Abụ Ọma 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+ Abụ Ọma 71:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m ga na-echere mgbe niile,+M ga-emekwa ka otuto dum m na-enye gị bukwuo ibu. Abụ Ákwá 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mkpụrụ obi m kwuru, sị, “Jehova bụ òkè m,+ ọ bụ ya mere m ga-eji chere ya.”+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+