Ọpụpụ 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Lee, mụ na unu na-agba ndụ: N’ihu ndị gị niile ka m ga-arụ ihe ndị dị ebube a na-arụtụbeghị n’elu ụwa dum ma ọ bụ n’etiti mba niile;+ ndị niile ị nọ n’etiti ha ga-ahụ ọrụ Jehova, n’ihi na ọ bụ ihe dị egwu ka m ga-eme n’ebe ị nọ.+
10 O wee sị: “Lee, mụ na unu na-agba ndụ: N’ihu ndị gị niile ka m ga-arụ ihe ndị dị ebube a na-arụtụbeghị n’elu ụwa dum ma ọ bụ n’etiti mba niile;+ ndị niile ị nọ n’etiti ha ga-ahụ ọrụ Jehova, n’ihi na ọ bụ ihe dị egwu ka m ga-eme n’ebe ị nọ.+