Aịzaya 40:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Gị Jekọb, gịnị mere i ji na-asị, ee, gị Izrel, gịnị mere i ji na-ekwu, sị, ‘Jehova adịghị ahụ ụzọ m,+ Chineke m leghaara ime ka m nweta ikpe ziri ezi anya’?+
27 “Gị Jekọb, gịnị mere i ji na-asị, ee, gị Izrel, gịnị mere i ji na-ekwu, sị, ‘Jehova adịghị ahụ ụzọ m,+ Chineke m leghaara ime ka m nweta ikpe ziri ezi anya’?+