Abụ Ọma 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+ Abụ Ọma 87:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A na-ekwu okwu otuto banyere gị, gị obodo ezi Chineke.+ Sila.
4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+