Mkpughe 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.
19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.