Abụ Ọma 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova akpaghasịwo atụmatụ nke mba dị iche iche;+O mebiwo ihe ndị dị iche iche chepụtara.+ Aịzaya 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! Mba niile dị ka mmiri si na bọket tapụ; ọ na-ewerekwa ha dị ka uzuzu nke dị n’elu ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+ Lee! Ọ na-abọli agwaetiti elu+ dị ka uzuzu. Aịzaya 60:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na, lee, ọchịchịrị+ ga-ekpuchi ụwa, oké ọchịchịrị ga-ekpuchikwa mba niile; ma Jehova ga-enwukwasị gị dị ka ìhè, a ga-ahụkwa ebube ya n’ahụ́ gị.+
15 Lee! Mba niile dị ka mmiri si na bọket tapụ; ọ na-ewerekwa ha dị ka uzuzu nke dị n’elu ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+ Lee! Ọ na-abọli agwaetiti elu+ dị ka uzuzu.
2 N’ihi na, lee, ọchịchịrị+ ga-ekpuchi ụwa, oké ọchịchịrị ga-ekpuchikwa mba niile; ma Jehova ga-enwukwasị gị dị ka ìhè, a ga-ahụkwa ebube ya n’ahụ́ gị.+