Abụ Ọma 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+ Ndị Hibru 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 agwawo anyị okwu n’ọgwụgwụ ụbọchị ndị a+ site n’ọnụ Ọkpara ya,+ onye ọ họpụtara ka ọ bụrụ onye nketa nke ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya mee+ usoro ihe dị iche iche.
14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+
2 agwawo anyị okwu n’ọgwụgwụ ụbọchị ndị a+ site n’ọnụ Ọkpara ya,+ onye ọ họpụtara ka ọ bụrụ onye nketa nke ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya mee+ usoro ihe dị iche iche.