Job 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụlọ ha bụ udo, bụrụkwa ebe ụjọ na-adịghị,+Ụtarị Chineke adịghịkwa edesa ha n’ahụ́. Abụ Ọma 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+
14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+