Aịzaya 45:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka ndị mmadụ wee mara, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ, malitekwa n’ebe ọdịda ya na e nweghị onye ọzọ ma e wezụga m.+ Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+
6 ka ndị mmadụ wee mara, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ, malitekwa n’ebe ọdịda ya na e nweghị onye ọzọ ma e wezụga m.+ Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+