Abụ Ọma 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị hụrụ ihe ọjọọ n’anya karịa ihe ọma,+Ị hụkwara okwu ụgha n’anya karịa ikwu eziokwu.+ Sila. Jeremaya 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+
5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+