Matiu 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwanne+ ga-enyefekwa nwanne ya n’aka ọnwụ, nna ga-enyefekwa nwa ya, ụmụ ga-ebilikwa megide nne na nna ha, ha ga-emekwa ka e gbuo ha.+
21 Nwanne+ ga-enyefekwa nwanne ya n’aka ọnwụ, nna ga-enyefekwa nwa ya, ụmụ ga-ebilikwa megide nne na nna ha, ha ga-emekwa ka e gbuo ha.+