Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+ Aịzaya 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee! Ihe ilu, ee, ihe ilu, bịaara m, kama udo ịbịara m;+Gị onwe gị hụrụ mkpụrụ obi m n’anya nke ukwuu, i wee mee ka ọ ghara ịbanye n’olulu mbibi.+N’ihi na ị wụfuru mmehie m niile n’azụ gị.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anya m na-ahụ ụzọ ha niile. E zoghị ha ezo n’ihu m, e zopụghịkwa njehie ha n’anya m.+
12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+
17 Lee! Ihe ilu, ee, ihe ilu, bịaara m, kama udo ịbịara m;+Gị onwe gị hụrụ mkpụrụ obi m n’anya nke ukwuu, i wee mee ka ọ ghara ịbanye n’olulu mbibi.+N’ihi na ị wụfuru mmehie m niile n’azụ gị.+