Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+ 2 Ndị Kọrịnt 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+
2 N’ihi na ọnụ onye ajọ omume nakwa ọnụ onye aghụghọ ekwuwo okwu megide m.+Ha ejiriwo ire okwu ụgha kwuo okwu banyere m;+ 2 Ndị Kọrịnt 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+
13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+