2 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Absalọm na-asịkwa ya: “Lee, okwu gị dị mma, kwụrụkwa ọtọ; ma ọ dịghị onye eze họpụtara ka o gee gị ntị.”+
3 Absalọm na-asịkwa ya: “Lee, okwu gị dị mma, kwụrụkwa ọtọ; ma ọ dịghị onye eze họpụtara ka o gee gị ntị.”+