Ndị Hibru 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+
7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+