Luk 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ma, lee! aka onye na-arara m nye+ dị n’ebe m nọ na tebụl.+ Luk 22:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ma Jizọs sịrị ya: “Judas, ì ji isusu ọnụ na-arara Nwa nke mmadụ nye?”+