Abụ Ọma 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mmebi iwu na-agwa onye ajọ omume okwu n’ime obi ya;+Ọ dịghị atụ egwu Chineke.+ Zefanaya 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-erukwa n’oge ahụ na m ga-eji oriọna nyochaa Jeruselem nke ọma,+ m ga-elebara ndị dị ka ikè mmanya anya,+ bụ́ ndị na-asị n’obi ha, ‘Jehova agaghị eme ihe ọma, ọ gaghịkwa eme ihe ọjọọ.’+
12 “Ọ ga-erukwa n’oge ahụ na m ga-eji oriọna nyochaa Jeruselem nke ọma,+ m ga-elebara ndị dị ka ikè mmanya anya,+ bụ́ ndị na-asị n’obi ha, ‘Jehova agaghị eme ihe ọma, ọ gaghịkwa eme ihe ọjọọ.’+