Abụ Ọma 56:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ Chineke ka m tụkwasịrị obi. Agaghị m atụ egwu.+Gịnị ka mmadụ ga-eme m?+ Abụ Ọma 115:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, tụkwasịnụ Jehova obi;+Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+