Abụ Ọma 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+ Abụ Ọma 126:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ji anya mmiri na-agha mkpụrụ+Ga-eji mkpu ọṅụ wee ihe ubi.+
12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+