Abụ Ọma 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ụkwụ m dịgide n’ụzọ gị,+Bụ́ ebe a na-agaghị eme ka ụkwụ m maa jijiji.+ Abụ Ọma 94:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ ga na-ama m jijiji,”+Jehova, obiọma* gị nọ na-akwado m.+