Abụ Ọma 96:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kọsaanụ ebube ya n’etiti mba niile,+Kọsaakwanụ ọrụ ya dị ebube n’etiti ndị niile dị iche iche.+ Ndị Rom 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 nakwa ka ndị mba ọzọ+ wee nye Chineke otuto maka ebere ya.+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji kwupụta gị n’ihu ọha n’etiti ndị mba ọzọ, m ga-abụkwara aha gị abụ olu ụtọ.”+
9 nakwa ka ndị mba ọzọ+ wee nye Chineke otuto maka ebere ya.+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ bụ ya mere m ga-eji kwupụta gị n’ihu ọha n’etiti ndị mba ọzọ, m ga-abụkwara aha gị abụ olu ụtọ.”+