2 Samuel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+ 2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+
3 Chineke Izrel sịrị,Oké Nkume Izrel gwara m, sị,+‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+Na-achị n’egwu Chineke,+
6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+