Abụ Ọma 94:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị na ocheeze nke na-akpata ahụhụ ùnu ga-ejikọ aka+Mgbe o ji iwu na-akpa nkata nsogbu?+ Aịzaya 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-eti iwu ọjọọ+ na ndị na-ede ihe na-eweta nsogbu,