Abụ Ọma 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụgodị na ọ daa, ọ gaghị akụ afọ n’ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka.+ Maịka 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị nwaanyị bụ́ onye iro m, aṅụrịla ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Ọ bụ ezie na adawo m, m ga-ebili;+ ọ bụ ezie na m bi n’ọchịchịrị,+ Jehova ga-abụrụ m ìhè.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 a na-akpagbu anyị, ma a dịghị ahapụ anyị;+ a na-akwada anyị,+ ma a dịghị ebibi anyị.+
8 Gị nwaanyị bụ́ onye iro m, aṅụrịla ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Ọ bụ ezie na adawo m, m ga-ebili;+ ọ bụ ezie na m bi n’ọchịchịrị,+ Jehova ga-abụrụ m ìhè.+