Abụ Ọma 119:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Jehova, ana m echeta aha gị n’abalị,+Ka m wee debe iwu gị.+ Abụ Ọma 119:148 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 148 Anya m na-emeghe tupu oge nche abalị,+Ka m wee chebara okwu gị echiche.+