Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+ Luk 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee sị ya, ‘Eji m okwu ọnụ gị+ na-ekpe gị ikpe, ajọ ohu. Ị̀ na-ekwu na ị maara na m bụ nwoke aka ike, onye na-ewere ihe ọ na-edebeghị ma na-aghọrọ mkpụrụ ọ na-akụghị?+
22 O wee sị ya, ‘Eji m okwu ọnụ gị+ na-ekpe gị ikpe, ajọ ohu. Ị̀ na-ekwu na ị maara na m bụ nwoke aka ike, onye na-ewere ihe ọ na-edebeghị ma na-aghọrọ mkpụrụ ọ na-akụghị?+