Abụ Ọma 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+ Abụ Ọma 63:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+
8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+
5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+