Abụ Ọma 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha hụrụ ya; o wee ju ha anya.Ha mara jijiji wee gbalaga n’ihi ụjọ.+ Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+
3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+