Jenesis 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+
12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+