Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+ Zefanaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-emenye ha egwu;+ n’ihi na ọ ga-eme ka chi niile taa ahụ́,+ ndị mmadụ ga-akpọkwara ya isiala,+ onye nke ọ bụla site n’ebe nke ya, bụ́ agwaetiti niile nke mba dị iche iche.+
3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+
11 Jehova ga-emenye ha egwu;+ n’ihi na ọ ga-eme ka chi niile taa ahụ́,+ ndị mmadụ ga-akpọkwara ya isiala,+ onye nke ọ bụla site n’ebe nke ya, bụ́ agwaetiti niile nke mba dị iche iche.+