Abụ Ọma 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Zọpụta ndị gị, gọziekwa ihe nketa gị;+Zụọ ha dị ka atụrụ ma kuru ha ruo mgbe ebighị ebi.+ 2 Ndị Kọrịnt 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ na ịhụnanya nke Chineke na mmụọ nsọ anyị niile nwekọrọ dịnyere unu niile.+ Ndị Efesọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,
14 Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ na ịhụnanya nke Chineke na mmụọ nsọ anyị niile nwekọrọ dịnyere unu niile.+
3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,