Job 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O mewokwa ka ụmụnne m nọrọ m n’ebe dị anya,+Ndị maara m esiwo ọbụna n’ebe m nọ pụọ. Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Matiu 26:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ma ihe a dum mere ka ihe ndị amụma dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.”+ Ndị niile na-eso ụzọ ya wee hapụ ya gbaa ọsọ.+ Jọn 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bịara n’obodo a mụrụ ya, ma ndị nke ya anabataghị ya.+ Jọn 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’eziokwu, ụmụnne ya ndị ikom+ enweghị okwukwe n’ebe ọ nọ.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
56 Ma ihe a dum mere ka ihe ndị amụma dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.”+ Ndị niile na-eso ụzọ ya wee hapụ ya gbaa ọsọ.+