35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+
16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+