Abụ Ọma 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anọla m n’ebe dị anya, n’ihi na nsogbu dị nso,+N’ihi na enweghị m onye inyeaka ọzọ.+ Abụ Ọma 70:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Chineke, biko bịa ngwa ngwa napụta m,+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+