Abụ Ọma 63:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+ Abụ Ọma 104:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 M ga-abụku Chineke m abụ n’oge niile m dị ndụ;+M ga-abụku Jehova abụ olu ụtọ n’oge ndụ m niile.+
5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+