2 Pita 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ee e, kama na-etonụ eto n’obiọma na-erughịrị mmadụ nakwa n’ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ka otuto dịrị ya ugbu a, ruokwa ụbọchị nke mgbe ebighị ebi.+
18 Ee e, kama na-etonụ eto n’obiọma na-erughịrị mmadụ nakwa n’ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ka otuto dịrị ya ugbu a, ruokwa ụbọchị nke mgbe ebighị ebi.+