Job 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+ Job 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụlọ ha bụ udo, bụrụkwa ebe ụjọ na-adịghị,+Ụtarị Chineke adịghịkwa edesa ha n’ahụ́.
6 Ụlọikwuu nke ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ na-adị jụụ,+Ndị na-akpasu Chineke iwe na-anọkwa n’udo,Bụ́ udo nke onye ji aka ya meere onwe ya chi na-enwe.+