Abụ Ọma 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+ Abụ Ọma 144:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe anyị na-echekwa mkpụrụ juru eju, ụdị mkpụrụ dị iche iche dị na ya,+Ìgwè ewu na atụrụ anyị na-amụba puku kwuru puku, otu na-aghọ puku iri, n’okporo ámá anyị,
14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+
13 Ebe anyị na-echekwa mkpụrụ juru eju, ụdị mkpụrụ dị iche iche dị na ya,+Ìgwè ewu na atụrụ anyị na-amụba puku kwuru puku, otu na-aghọ puku iri, n’okporo ámá anyị,