Abụ Ọma 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ewela iwe n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ.+Ekwosola ndị na-eme ajọ omume ekworo.+ Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na amalitere m inwere ndị na-etu ọnụ anyaụfụ,+Mgbe m hụrụ udo ndị ajọ omume nwere.+