Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+