Job 38:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Mgbe ha makpu n’ebe zoro ezo,+Ma ọ bụ, mgbe ha makpu n’ọgba ha na-eche anụ? Abụ Ákwá 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ebe m nọ, ọ dị ka anụ ọhịa bea nke gara zoo chebiri m,+ dịrịkwa ka ọdụm nọ n’ebe zoro ezo.+