Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 89:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha,+Ònye dị ike ka gị, Jaa?+Ikwesị ntụkwasị obi gị gbara gị gburugburu.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha,+Ònye dị ike ka gị, Jaa?+Ikwesị ntụkwasị obi gị gbara gị gburugburu.+