Ọpụpụ 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee bịa dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu aka, ọ ghọrọ ígwé ojii na ọchịchịrị. N’aka nke ọzọ, ọ nọ na-enye ìhè n’abalị.+ Otu ìgwè abịarughị ìgwè nke ọzọ nso n’abalị ahụ dum. Ọpụpụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+ Abụ Ọma 105:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ gbasapụrụ ígwé ojii ka o kpuchie ha,+Nyekwa ha ọkụ ka ọ na-enye ha ìhè n’abalị.+
20 O wee bịa dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu aka, ọ ghọrọ ígwé ojii na ọchịchịrị. N’aka nke ọzọ, ọ nọ na-enye ìhè n’abalị.+ Otu ìgwè abịarughị ìgwè nke ọzọ nso n’abalị ahụ dum.
24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+