Ọnụ Ọgụgụ 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee nụ ka ndị Izrel na-akwa ákwá n’ezinụlọ ha dị iche iche, onye nke ọ bụla n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya. Iwe Jehova wee malite ịdị ọkụ nke ukwuu,+ ihe ahụ dịkwa njọ n’anya Mozis.+
10 Mozis wee nụ ka ndị Izrel na-akwa ákwá n’ezinụlọ ha dị iche iche, onye nke ọ bụla n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ya. Iwe Jehova wee malite ịdị ọkụ nke ukwuu,+ ihe ahụ dịkwa njọ n’anya Mozis.+