Ọpụpụ 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee bịa dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu aka, ọ ghọrọ ígwé ojii na ọchịchịrị. N’aka nke ọzọ, ọ nọ na-enye ìhè n’abalị.+ Otu ìgwè abịarughị ìgwè nke ọzọ nso n’abalị ahụ dum. Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+
20 O wee bịa dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu aka, ọ ghọrọ ígwé ojii na ọchịchịrị. N’aka nke ọzọ, ọ nọ na-enye ìhè n’abalị.+ Otu ìgwè abịarughị ìgwè nke ọzọ nso n’abalị ahụ dum.
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+