Ọpụpụ 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ, oké osimiri ahụ wee malite ịlọghachi n’ọnọdụ ya n’isi ụtụtụ. Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-agbapụ ka ọ ghara izute ha, ma Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+ Ọpụpụ 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 I kupụrụ ume gị,+ oké osimiri wee kpuchie ha;+Ha miri dị ka opu n’ime nnukwu mmiri.+ Abụ Ọma 136:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye tụbara Fero na ìgwè ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
27 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ, oké osimiri ahụ wee malite ịlọghachi n’ọnọdụ ya n’isi ụtụtụ. Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-agbapụ ka ọ ghara izute ha, ma Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+
15 Onye tụbara Fero na ìgwè ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+