1 Samuel 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Finihas, dị ime ọmụmụ, o wee nụ akụkọ ahụ bụ́ na e buuru igbe ezi Chineke nakwa na nna di ya na di ya anwụọla. O wee tukwuru malite ịmụ nwa, n’ihi na ime malitere ime ya na mberede.+ Job 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-eli ndị ya fọrọ ndụ n’oge e nwere ihe otiti na-egbu mmadụ,Ụmụ nwaanyị ha ndị di ha nwụrụ agaghịkwa akwa ákwá.+
19 Nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Finihas, dị ime ọmụmụ, o wee nụ akụkọ ahụ bụ́ na e buuru igbe ezi Chineke nakwa na nna di ya na di ya anwụọla. O wee tukwuru malite ịmụ nwa, n’ihi na ime malitere ime ya na mberede.+
15 A ga-eli ndị ya fọrọ ndụ n’oge e nwere ihe otiti na-egbu mmadụ,Ụmụ nwaanyị ha ndị di ha nwụrụ agaghịkwa akwa ákwá.+