1 Ihe E Mere 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik na Izrel bụ́ ndị nna nna anyị,+ biko, mee ka ihe a bụrụ ọchịchọ obi ndị gị ruo mgbe ebighị ebi,+ meekwa ka obi ndị gị dịrị n’ebe ị nọ.+ 2 Ihe E Mere 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+
18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik na Izrel bụ́ ndị nna nna anyị,+ biko, mee ka ihe a bụrụ ọchịchọ obi ndị gị ruo mgbe ebighị ebi,+ meekwa ka obi ndị gị dịrị n’ebe ị nọ.+
12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+