Abụ Ọma 18:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ike ga-agwụ ndị mba ọzọ,Ha ga-esi ná mgbidi ha siri ike mara jijiji pụta.+ Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+
3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+