1 Ihe E Mere 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ụbọchị Sọl, ha busoro ndị Hega+ agha wee merie ha; ha wee biri n’ụlọikwuu ha n’ógbè dum dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Gilied.
10 N’ụbọchị Sọl, ha busoro ndị Hega+ agha wee merie ha; ha wee biri n’ụlọikwuu ha n’ógbè dum dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Gilied.